Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 7:56 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 7:56 IGBOB (Bible Nso)

o we si, Le, anamahu elu-igwe ka emegheworo ha, na Nwa nke madu ka Ọ nēguzo n'aka-nri Chineke.

ỌLU NDI-OZI 7:56 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ sịrị, “Lee, ana m ahụ ka eluigwe meghere, hụkwa Nwa nke Mmadụ ka ọ na-eguzo nʼaka nri Chineke.”