Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 7:52 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 7:52 IGBOB (Bible Nso)

Onye nime ndi-amuma ka nna-unu-hà nēsob͕ughi? ha we b͕ue ndi buru uzọ kwusa okwu bayere ọbibia nke Onye ezi omume ahu; Onye unu onwe-unu ghọrọ ub͕u a ndi rara Ya nye na ndi b͕uru Ya

ỌLU NDI-OZI 7:52 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ dị onye amụma ndị nna unu ha na-akpọgbughị? Ha gburu ọ bụladị ndị buru amụma banyere ọbịbịa nke onye ezi omume ahụ, ma ugbu a unu bụ ndị raara ya nye ma gbukwaa ya.