ỌLU NDI-OZI 7:48 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:48 IGBOB (Bible Nso)
Otú ọ di, Onye kachasi ihe nile elu adighi-ebi n'ulo eji aka wu; dika onye-amuma siri
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:48 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Otu ọ dị, Onye kachasị ihe niile elu adịghị ebi nʼụlọ e ji aka wuo, dịka onye amụma kwuru
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 BIU