Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 7:45 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 7:45 IGBOB (Bible Nso)

Nke, mb͕e o ruru ha aka, nna-ayi-hà na Joshua bubatara, mb͕e ha natara ala nke mba nile ahu, ndi Chineke nupuru n'iru nna-ayi-hà, rue ubọchi Devid

ỌLU NDI-OZI 7:45 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe Joshua duuru nna nna anyị ha nweta ala ndị mba ọzọ ndị Chineke chụpụrụ. E butekwara igbe ọgbụgba ndụ a nʼala ahụ. Ọ nọgidekwara nʼala ahụ tutu ruo nʼoge Devid.