ỌLU NDI-OZI 7:44 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:44 IGBOB (Bible Nso)
Nna-ayi-hà nwere ulo-ikwū nke àmà n'ọhia, dika Ọ kara àkà, bú Onye gwara Moses, ka o me ya ka ọ di ka ihe-atù nke ọ hururi.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:44 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ndị nna nna anyị ha nwere ụlọ ikwu nke iwu ọgbụgba ndụ nʼọzara. E mere ya site na ntụziaka na usoro ihe atụ Chineke gosiri Mosis.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 BIU