ỌLU NDI-OZI 7:42 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:42 IGBOB (Bible Nso)
Ma Chineke chighariri, we rara ha nye ikpere usu ihe di n'elu-igwe; dika edeworo ya n'akwukwọ ndi-amuma, si, Ọ̀ di anu eb͕uru eb͕u na àjà unu wetaram Ọ̀gu arọ abua n'ọhia, unu ulo Israel?
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:42 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Chineke chepuru ihu ya site nʼebe ha nọ. Ọ rara ha nye ikpere usuu ihe dị nʼeluigwe. Nke a dabara nʼihe e dere nʼakwụkwọ ndị amụma, “ ‘Unu ụlọ Izrel, unu o wetara m onyinye anụ e gburu egbu ka ọ dị aja unu chụụrụ m iri afọ anọ unu nọrọ nʼọzara?
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 BIU