ỌLU NDI-OZI 7:41 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:41 IGBOB (Bible Nso)
Ha we kpua nwa-ehi n'ubọchi ahu, we butere arusi ahu ihe àjà, we ṅuria n'ọlu aka-ha.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:41 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha kpụụrụ onwe ha arụsị nke oyiyi nwa ehi, ha butere ihe ịchụ aja nye ya. Ha ṅụrịrị ọṅụ nʼọrụ nke aka ha.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 7 BIU