Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 7:40 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 7:40 IGBOB (Bible Nso)

nāsi Eron, Mere ayi chi ndi ganēje n'iru ayi: n'ihi na Moses a, onye duputara ayi n'ala Ijipt, ayi amataghi ihe mere ya.

ỌLU NDI-OZI 7:40 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

na-asị Erọn, ‘Meere anyị chi, ndị nke ga-edu anyị, nʼihi na anyị amaghị ihe mere nwoke a bụ Mosis, onye sitere nʼala Ijipt dupụta anyị.’