ỌLU NDI-OZI 7:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:4 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu o siri n'ala ndi Kaldea puta, we biri na Heran: mb͕e nna-ya nwuru, Chineke we me ka o site n'ebe ahu bia biri n'ala nka, nke unu onwe-unu bi nime ya ub͕u a
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ya mere, o sitere nʼobodo ndị Kaldịa pụọ, gaa biri na Haran. Mgbe nna ya nwụrụ, Chineke zitere ya nʼala a ebe unu bi ugbu a.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 BIU