ỌLU NDI-OZI 7:39 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:39 IGBOB (Bible Nso)
onye nna-ayi-hà nāchọghi iṅa nti, kama ha nupuru ya n'ebe ha nọ, we laghachi azu n'Ijipt n'obi-ha
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:39 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma nna nna anyị ha jụrụ irubere ya isi. Kama ha nupuru ya nʼakụkụ, ma tụgharịa laghachi azụ nʼIjipt nʼobi ha
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 BIU