Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 7:38 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 7:38 IGBOB (Bible Nso)

Nwoke a bu onye nānọri nime nzukọ n'ọhia, ya na mọ-ozi ahu nke gwara ya okwu n'ugwu Sainai, na nna-ayi-hà: onye nara okwu di ndu nke si n'ọnu Chineke puta inye ayi

ỌLU NDI-OZI 7:38 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya onwe ya nọ nʼọgbakọ nʼọzara, ya na mmụọ ozi ahụ gwara ya okwu nʼUgwu Saịnaị, na nna nna anyị ha; ebe ọ natakwara okwu dị ndụ inye anyị.