ỌLU NDI-OZI 7:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:37 IGBOB (Bible Nso)
Onye a bu Moses ahu, onye siri umu Israel, Chineke gēme ka Onye-amuma, Nke di ka mu onwem, biliere unu site n'etiti umu-nne-unu.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Onye a bụ Mosis ahụ gwara ụmụ Izrel, sị, ‘Chineke ga-eme ka onye amụma nke dị ka m, biliere unu site nʼetiti ụmụnne unu.’
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 BIU