ỌLU NDI-OZI 7:30 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:30 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ọgu arọ abua zuru, ewe me ka ọ hu mọ-ozi n'ọhia nke ugwu Sainai, n'ire ọku nime osisi ntà.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe iri afọ anọ gafere, e mere ka Mosis hụ mmụọ ozi nʼọkụ na-ere ọhịa dị nʼọzara, nʼakụkụ Ugwu Saịnaị.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 BIU