ỌLU NDI-OZI 7:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:29 IGBOB (Bible Nso)
Moses we b͕alaga n'okwu a, we nọ dika ọbìa n'ala Midian, ebe ọ muru umu-ndikom abua.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ nụrụ nke a, Mosis gbara ọsọ, gaa biri dị ka ọbịa nʼala Midia. Nʼebe ahụ ka ọ nọ mụta ụmụ nwoke abụọ.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 BIU