ỌLU NDI-OZI 7:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:27 IGBOB (Bible Nso)
Ma onye nēmejọ ibe-ya nupuru ya, si, Ònye mere gi ka i buru onye-isi na onye-ikpé n'ebe ayi nọ?
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma nwoke ahụ nke na-emegbu nwanna ya nupuru ya sị, ‘Onye mere gị onyeisi na onye ikpe nʼetiti anyị?
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 BIU