ỌLU NDI-OZI 7:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:22 IGBOB (Bible Nso)
Ewe zí Moses ihe n'amam-ihe nile nke ndi Ijipt; o we di ike n'okwu-ya na ọlu-ya nile.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A zụrụ Mosis nʼamamihe niile nke ndị Ijipt, ọ bụrụ dike nʼokwu na nʼọrụ ịtụnanya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 BIU