ỌLU NDI-OZI 7:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:20 IGBOB (Bible Nso)
N'oge ahu ka amuru Moses, o we ma nma nke-uku; ewe zùa ya ọnwa atọ n'ulo-ya
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọ bụ nʼoge a ka a mụrụ Mosis, ọ mara mma nke ukwuu nʼanya Chineke. A zụrụ ya naanị ọnwa atọ nʼụlọ nna ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 BIU