ỌLU NDI-OZI 7:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 7:17 IGBOB (Bible Nso)
Ma mb͕e oge nkwa ahu nēru nso, nke Chineke kwere Abraham, ndi-Ju gara n'iru ba kwa uba n'Ijipt
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 IGBOBỌLU NDI-OZI 7:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma mgbe oge ahụ Chineke kwere Ebraham na nkwa na-abịaru nso, ndị Izrel nọ nʼIjipt mụbara nke ukwuu
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 7 BIU