Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 7:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 7:16 IGBOB (Bible Nso)

ewe būru ha gabiga n'ofè rue Shekem, tọb͕ọ ha n'ílì ahu nke Abraham were ọnu-ahia n'ọla-ọcha go n'aka umu Hemoa nime Shekem.

ỌLU NDI-OZI 7:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

E budatara ozu ha na Shekem, ebe e liri ha nʼili nke Ebraham jiri ego ọlaọcha zụta nʼaka ụmụ Hamọ nʼala Shekem.