ỌLU NDI-OZI 6:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 6:9 IGBOB (Bible Nso)
Ma ufọdu biliri n'etiti ndi sitere n'ulo-nzukọ nke anākpọ ulo-nzukọ nke ndi-Libatin, na nke ndi Sairini, na nke ndi Aleksandria, na nke ndi sitere na Silisia na Esia, ha na Stifen nājurita onwe-ha ajuju.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 6 IGBOBỌLU NDI-OZI 6:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ụfọdụ ndị Juu si nʼụlọ nzukọ nke ndị nweere onwe ha (dị ka e si akpọ ya), na nke ndị Sirini na Alegzandria nakwa ndị ọzọ sitere na mpaghara Silisia na Eshịa. Ha na Stivin malitere ịrụgharị ụka.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 6 BIU