Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 6:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 6:8 IGBOB (Bible Nso)

Ma Stifen, ebe o juputara n'amara na ike, ọ nālu oké ọlu-ebube na ihe-iriba-ama di iche iche n'etiti ndi-Ju.

ỌLU NDI-OZI 6:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ugbu a, Stivin, nwoke jupụtara nʼamara na nʼike Chineke rụrụ ọtụtụ ọrụ ebube na ọrụ ịrịbama dị ukwuu nʼetiti ndị mmadụ.