ỌLU NDI-OZI 6:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 6:6 IGBOB (Bible Nso)
ndi ha guzoro n'iru ndi-ozi: mb͕e ha kpesiri ekpere, ha we bikwasi ha aka n'isi.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 6 IGBOBỌLU NDI-OZI 6:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha chere mmadụ ndị a nʼihu ndị ozi, ndị kpeere ha ekpere, bikwasịkwa ha aka nʼisi.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 6 BIU