Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 6:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 6:5 IGBOB (Bible Nso)

Okwu ahu we tọ ọra ha nile utọ: ha we rọputa Stifen, bú nwoke nke juputara n'okwukwe na Mọ Nsọ, ya na Filip, na Prọkọrọs, na Naikanoa, na Taimon, na Pamenas, na Nikọlas, bú onye Antiọk nke nēso uzọ ndi-Ju

ỌLU NDI-OZI 6:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mmadụ niile nabatara atụmatụ a nke ọma. Ha họpụtara Stivin, nwoke jupụtara nʼokwukwe na Mmụọ Nsọ. Ha họpụtakwara Filip, Prokorọs, Nikanọ, Timọn, Pamenas na Nikolas, onye Antiọk na-eso ụzọ ofufe ndị Juu.