ỌLU NDI-OZI 6:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 6:3 IGBOB (Bible Nso)
Kama, umu-nna-ayi, chọputanu n'etiti unu ndikom asa ndi ab͕ara ha ezi àmà, ndi juputara na Mọ Nsọ na amam-ihe, ndi ayi gēme ndi-isi n'ọlu a di nkpà.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 6 IGBOBỌLU NDI-OZI 6:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụnna anyị, sitenụ nʼetiti unu họpụta ndị ikom asaa ndị a na-agbara ezi ama na ha jupụtara na Mmụọ Nsọ na amamihe. Anyị ga-enyefe ha ọrụ a nʼaka.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 6 BIU