Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 6:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 6:2 IGBOB (Bible Nso)

Ndi-ozi iri na abua ahu we kpọ ọra ndi nēso uzọ Jisus biakute ha, si, Ọ dighi utọ ka ayi rapu okwu Chineke, jere table ozi.

ỌLU NDI-OZI 6:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi nke a, ndị ozi iri na abụọ ahụ kpọrọ ọgbakọ ndị niile na-eso ụzọ ya sị, “O zighị ezi na anyị ga-ahapụ ikwusa oziọma Chineke bido na-eke nri.