Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 6:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 6:15 IGBOB (Bible Nso)

Ndi nile ndi nọduru na nnọkọ-ikpé ahu, mb͕e ha legidere ya anya, ha we hu iru-ya dika ọ bu iru mọ-ozi.

ỌLU NDI-OZI 6:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị niile nọ nʼụlọikpe ahụ legidere ya anya. Ha hụrụ ihu ya ka ọ na-enwu dị ka ihu mmụọ ozi.