Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 6:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 6:14 IGBOB (Bible Nso)

n'ihi na ayi anuwo ya ka ọ nāsi, na Jisus nka, bú Onye Nazaret, gākwatu ebe a, nwo kwa ọme-n'ala nile nke Moses rara nye ayi n'aka.

ỌLU NDI-OZI 6:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Anyị nụrụ ka o kwuru, na Jisọs onye Nazaret a ga-akwatu ụlọ a, gbanwekwa omenaala Mosis nyere anyị.”