ỌLU NDI-OZI 6:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 6:13 IGBOB (Bible Nso)
we guzo ndi-àmà ugha, ndi si, Nwoke a arapughi ikwu okwu megide ebe nsọ a, na iwu-ayi
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 6 IGBOBỌLU NDI-OZI 6:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha kpọtakwara ndị bịara gbaa ama ụgha megide ya sị, “Oge niile ka nwoke a na-ekwu okwu ọjọọ banyere ebe a dị nsọ na iwu anyị.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 6 BIU