Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 6:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 6:11 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu ha jiri aghughọ we rọputa ndikom, ndi siri, Ayi anuwo ya ka o nēkwu okwu nēkwulu Moses na Chineke.

ỌLU NDI-OZI 6:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ, ha ji ụzọ nzuzo kpalie ụfọdụ ndị ikom ka ha sị, “Anyị nụrụ ka ọ na-ekwujọ Mosis na Chineke.”