ỌLU NDI-OZI 6:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 6:10 IGBOB (Bible Nso)
Ha enweghi kwa ike iguzogide amam-ihe na Mọ Nsọ o ji ekwu okwu.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 6 IGBOBỌLU NDI-OZI 6:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ha enweghị ike iguzogide amamihe na ike nke Mmụọ Nsọ nke o ji ekwu okwu.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 6 BIU