ỌLU NDI-OZI 5:41 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 5:41 IGBOB (Bible Nso)
Ya mere ha siri n'iru nnọkọ-ikpé ahu la, nāṅuri na aguru ha na ndi kwesiri ka eme ha ihe-ihere n'ihi Aha ahu.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 5 IGBOBỌLU NDI-OZI 5:41 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha hapụrụ ọgbakọ ahụ, ha na-aṅụrị ọṅụ nʼihi na-agụnyere ha na ndị kwesiri ịnara mkparị nʼihi aha ya.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 5 BIU