Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 5:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 5:37 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e onye ahu gasiri Judas onye Galili biliri n'ubọchi odide-aha, me kwa ka ufọdu n'etiti ndi-Ju so ya n'azu: onye ahu la-kwa-ra n'iyì; ewe chusa ndi nile, ka ha ra, bú ndi kweyere ya.

ỌLU NDI-OZI 5:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe nke ya gasịrị, Judas onye Galili pụtakwara gosi onwe ya nʼoge a na-agụ ọnụọgụgụ mmadụ, o nwetakwara ndị sooro ya. Mgbe e gbukwara ya, ndị niile na-eso ya gbasasịrị.