Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 5:36 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 5:36 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na mb͕e ubọchi nda akērughi Teudas biliri, nākpọ onwe-ya ihe; onye ọnu-ọgugu ndikom, ra ka nnù madu, dayere ya: onye eb͕uru; ndi nile, ka ha ra, bú ndi kweyere ya, we b͕asa, ha we ghọ ihe-efu.

ỌLU NDI-OZI 5:36 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼoge gara aga Teodas pụtara na-egosi na ya bụ onye pụrụ iche, ihe dịka narị mmadụ anọ sokwara ya, mgbe e gburu ya, ndị niile sooro ya gbasasịrị ihe niile a kwụsịkwa.