ỌLU NDI-OZI 5:34 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 5:34 IGBOB (Bible Nso)
Ma otù onye biliri na nnọkọ-ikpé ahu, bú onye-Farisi, aha-ya bu Gameliel, onye nēzí iwu Moses, onye ndi-Ju nile nāsọpuru, o we kwue ka akpọpu madu ahu n'èzí nwa oge.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 5 IGBOBỌLU NDI-OZI 5:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma otu onye nʼime ha bụ onye Farisii, bụrụkwa onye ozizi iwu a na-asọpụrụ, aha ya bụ Gamaliel, biliri ọtọ nʼetiti ọgbakọ ahụ, nye iwu ka a kpọpụ ndị ozi ahụ nʼezi nwa oge nta.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 5 BIU