ỌLU NDI-OZI 5:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 5:31 IGBOB (Bible Nso)
Onye ahu ka Chineke were aka-nri-Ya welie elu ibu Onye-ndú na Onye-nzọputa, inye Israel nchèghari na nb͕aghara nmehie.
ỌLU NDI-OZI 5:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chineke ebuliela ya elu nʼaka nri nke ya onwe ya dị ka Ọkpara eze na Onye nzọpụta, ka o nwee ike inye ndị Izrel niile nchegharị na mgbaghara mmehie.