ỌLU NDI-OZI 5:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 5:28 IGBOB (Bible Nso)
si, Ayi nyesiri unu iwu ike ka unu ghara izí ihe n'aha nka: ma le, unu ewerewo ozizí-unu meju Jerusalem, unu nēzube kwa iweta ọbara Nwoke a tukwasi ayi n'isi.
ỌLU NDI-OZI 5:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
sị, “Ọ bụ anyị adọghị unu aka na ntị ka unu kwụsị ikuzi ihe nʼaha a; ma unu emeela ka ozizi unu jupụta Jerusalem niile kpebiekwa ime ka ọbara nwoke a dịrị anyị nʼisi.”