ỌLU NDI-OZI 5:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 5:20 IGBOB (Bible Nso)
Ganu, guzo, gwa kwa ndi-Ju n'ulo uku Chineke okwu nile nke Ndu a.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 5 IGBOBỌLU NDI-OZI 5:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Gaanụ, guzoronụ nʼụlọnsọ ukwu ahụ gwa ndị mmadụ ozi niile nke ndụ ọhụrụ a.”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 5 BIU