ỌLU NDI-OZI 5:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 5:19 IGBOB (Bible Nso)
Ma mọ-ozi nke Onye-nwe-ayi meghere ọnu-uzọ nile nke ulo-nkpọrọ ahu n'abali, we duputa ha, si
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 5 IGBOBỌLU NDI-OZI 5:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼoge abalị mmụọ ozi Onyenwe anyị meghere ọnụ ụzọ ụlọ mkpọrọ ahụ kpọpụta ha sị
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 5 BIU