Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 5:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 5:15 IGBOB (Bible Nso)

nke mere ka ha nēkupu ọbuná ndi aru nādighi ike, nēdebe ha n'amá, tọb͕ọ ha n'ihe-ndina na ute, ka, mb͕e Pita nāga, ka ọbuná nání onyinyo-ya we kpuchie otù onye nime ha.

ỌLU NDI-OZI 5:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi nke a, ndị mmadụ bupụtara ndị ọrịa nʼokporoụzọ nibe ha nʼute na ihe ndina, ka ọ ga-abụ mgbe Pita na-agafe onyinyo ya ga-adakwasị ụfọdụ nʼime ha.