Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 5:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 5:12 IGBOB (Bible Nso)

Ma emere ọtutu ihe-iriba-ama na ọlu-ebube n'etiti ndi-Ju site n'aka ndi-ozi; ha nile were kwa otù obi nọ n'ìbà Solomon.

ỌLU NDI-OZI 5:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị ozi ahụ rụkwara ọrụ ebube na ọrụ ịrịbama dị ukwuu nʼetiti ndị mmadụ. Ha niile na-ezukọ na mgbe ụlọ Solomọn.