ỌLU NDI-OZI 5:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 5:1 IGBOB (Bible Nso)
Ma otù nwoke nke anākpọ aha-ya Ananaias, ya na Safaira nwunye-ya, rere otù ihe o nwere
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 5 IGBOBỌLU NDI-OZI 5:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma otu nwoke a na-akpọ Ananayas na nwunye ya bụ Safaịra rekwara ala nke ha.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 5 BIU