ỌLU NDI-OZI 4:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 4:8 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu Pita, ebe o juputara na Mọ Nsọ, ọ si ha, Ndi-isi ndi-Ju, na ndi-okenye
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 IGBOBỌLU NDI-OZI 4:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, Pita jupụtara na Mmụọ Nsọ. Ọ gwara ha, “Unu ndị na-achị ala anyị, na ndị okenye.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 BIU