ỌLU NDI-OZI 4:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 4:7 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ha guzosiri ha n'etiti, ha jua ha, si, N'àha ike gini, ma-ọbu n'aha gini, ka unu onwe-unu mere nka?
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 4 IGBOBỌLU NDI-OZI 4:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha kpọpụtara ha nʼetiti ha, ha jụrụ ha, “Ọ bụ site nʼike onye, na site nʼaha onye, ka unu ji mee ihe a?”
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 4 BIU