ỌLU NDI-OZI 4:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 4:4 IGBOB (Bible Nso)
Ma ọtutu n'etiti ndi nuru okwu-ha kwere; ọnu-ọgugu ndikom ahu we rue ihe ra ka nnù iri na nnù abua na ọgu iri.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 4 IGBOBỌLU NDI-OZI 4:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọtụtụ ndị nụrụ okwu ahụ kwenyere. Ọnụọgụgụ ha ruru ihe dị ka puku mmadụ ise.
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 4 BIU