Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 4:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 4:37 IGBOB (Bible Nso)

ebe o nwere ubi, o re ya, weta ego-ya, tọb͕ọ n'ukwu ndi-ozi.

ỌLU NDI-OZI 4:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O rere ala o nwere, weta ego ya, ma tọgbọ ya nʼụkwụ ndị ozi.