Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

ỌLU NDI-OZI 4:34 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 4:34 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na ọ dighi kwa onye ọ bula n'etiti ha nkpà nākpà: n'ihi na ka ha ra, bú ndi nwere ala ma-ọbu ulo, ha nēre ha, weta ọnu-ahia nile nke ihe nile erere

ỌLU NDI-OZI 4:34 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

O nweghị onye mkpa kpara nʼime ha, nʼihi na site nʼoge ruo nʼoge, ndị nwere ala maọbụ ụlọ na-ere ha, ma wetakwa ego ha retara na ha