ỌLU NDI-OZI 4:30 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 4:30 IGBOB (Bible Nso)
n'iseti aka-Gi ime ka aru madu di ike; ka ewe me kwa ihe-iriba-ama na ọlu-ebube site n'aha Onye Nsọ ahu nējere Gi ozi, bú Jisus.
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 IGBOBỌLU NDI-OZI 4:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Setịpụ aka gị gwọọ ndị ọrịa ma rụọ ọtụtụ ọrụ ebube na ọrụ ịrịbama site nʼaha onye nsọ ahụ na-ejere gị ozi bụ Jisọs.”
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 BIU