Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 4:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌLU NDI-OZI 4:28 IGBOB (Bible Nso)

ka ha me ihe nile, ka ha ra, bú nke aka-Gi na ìzù-Gi buru uzọ ka àkà ka ha puta.

ỌLU NDI-OZI 4:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ha mere ihe i jiri ike gị na uche gị kwuo na ha aghaghị imezu.