ỌLU NDI-OZI 4:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 4:27 IGBOB (Bible Nso)
n'ihi na ọ bu ezie na nime obodo a Herod na Pọntiọs Pailat, ha na ndi mb͕a ọzọ na ndi Israel nile, zukọrọ imegide Onye Nsọ ahu nējere Gi ozi, bú Jisus, onye I tere manu n'isi
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 IGBOBỌLU NDI-OZI 4:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie nʼobodo a, Herọd na Pọntiọs Pailet, na ndị mba ọzọ, nakwa ndị Izrel ezukọtala imegide onye nsọ ahụ na-ejere gị ozi, bụ Jisọs, onye i tere mmanụ
Kekọrịta
ỌLU NDI-OZI 4 BIU