ỌLU NDI-OZI 4:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ỌLU NDI-OZI 4:26 IGBOB (Bible Nso)
Ndi-eze uwa guzoro onwe-ha n'otù, Ndi-isi zukọ-kwa-ra, Imegide Onye-nwe-ayi, na imegide Kraist-Ya
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 4 IGBOBỌLU NDI-OZI 4:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị eze nke ụwa na-eguzokwa onwe ha, ndị na-achị achị na-agbakọtakwa, imegide Onyenwe anyị na imegide Onye ya e tere mmanụ.’
Kesaa
ỌLU NDI-OZI 4 BIU